RESPONSORIAL PSALM 19TH SUNDAY IN ORDINARY TIME, 8 AUGUST 2021 BY SR HELEN OMEJE (DIVINELOVE HELEN)
2. 2SING PSALMS AND SACRED SONGS IN YOUR HEART. SING PRAISES UNTO THE LORD.
PSALM: 34: 2-9
DETUNU YA ONU HU NA DINWENU DI ụTO.
1. Agam -agọzi chineke mgbe niile
OtIto ya na -adị n’ọnụ m mgbe niile.
Nime Onyenweanyị ka mkpụrụ. obi m ga -anya isi.
Ndị dị umeala n'obi ga -anụ wee nuria. R.
2. Soronụ m na -eto Onyenwe anyị.
ka anyị jikọta ọnụ too aha ya.
Achọrọ m Dinwenụ ọ zara m.
O biara wepurum ihe nine na atum egwu. R
3. Legide ya anya ka i wee na amukesi
ka ihere ghara ime unu.
Nw’ogbenye kpọkuru, onyenwe anyị nụrụ onu ya.
we naputa ya na nkpagbu ya nile. R.
4. Muo ozi nke onye nwe anyi gbara ha gburugburu
Ndi na asopuru onyenwanyi iji gbaputa ha
Detụnu ya onu hu na Dinwenu dị mma
obi ụtọ na -adịrị onye na -agbaba n'ime ya. R
Видео RESPONSORIAL PSALM 19TH SUNDAY IN ORDINARY TIME, 8 AUGUST 2021 BY SR HELEN OMEJE (DIVINELOVE HELEN) канала Divinelove Helen

Комментарии отсутствуют
Информация о видео
10 августа 2021 г. 20:04:42
00:05:33
Другие видео канала