- Популярные видео
- Авто
- Видео-блоги
- ДТП, аварии
- Для маленьких
- Еда, напитки
- Животные
- Закон и право
- Знаменитости
- Игры
- Искусство
- Комедии
- Красота, мода
- Кулинария, рецепты
- Люди
- Мото
- Музыка
- Мультфильмы
- Наука, технологии
- Новости
- Образование
- Политика
- Праздники
- Приколы
- Природа
- Происшествия
- Путешествия
- Развлечения
- Ржач
- Семья
- Сериалы
- Спорт
- Стиль жизни
- ТВ передачи
- Танцы
- Технологии
- Товары
- Ужасы
- Фильмы
- Шоу-бизнес
- Юмор
STOP ELECTRICITY THEFT
Izu ọkụ eletrik bụ mgbe mmadụ na-agbanye ọkụ n'ụzọ iwu na-akwadoghị ma ọ naghị akwụ ụgwọ maka ọkụ eletrik, ndị a gụnyere njikọ waya na-akwadoghị ma ọ bụ iji mita. Nke a na-ezu ohi ọkụ eletrik nwere ike ịfụ transformer, mebie ngwa eletrọnịkị ma mee ka mmụba nke ụgwọ ọkụ eletrik. Ọ na-ebutekwa ihe mberede nwere ike ịkpata ọnwụ. Ọ bụrụ na ejidere gị, ị ga-anọ n'ụlọ mkpọrọ afọ 3 ma ọ bụ nra ma ọ bụ ha abụọ. Kwụsị izu ohi ọkụ eletrik site n'ịkọsa ụdị omume ahụ na Disco gị. Ozi a sitere na kọmishọna na-ahụ maka ọkụ latrik na Naijiria, NERC.
#Electricity
#Regulation
Видео STOP ELECTRICITY THEFT канала Nigerian Electricity Regulatory Commission (NERC)
#Electricity
#Regulation
Видео STOP ELECTRICITY THEFT канала Nigerian Electricity Regulatory Commission (NERC)
Комментарии отсутствуют
Информация о видео
22 июля 2025 г. 18:32:02
00:00:50
Другие видео канала




















